Steeti Lagos na-enyere ndị nwere nkwarụ aka
Gọọmenti Legọs steeti enyela ihe karịrị puku mmadụ abụọ nwere ahụ ike na steeti ahụ. Gọọmenti nyere ha ngwá ọrụ enyemaka na ihe inyeaka maka ncheta ụbọchị mba ụwa nke ndị nwere nkwarụ, PWD, maka ịkwalite azụmahịa ha dị iche iche.…