Ihe ndị ọzọ Kwankwaso kwuru n’ọgbako na Chatham house
Onye na-azọ ọkwa Onyeisiala n'afo 2023 n'aha otu 'New Nigerian People's Party(NNPP) bụ Rabiu Kwankwaso ekwuola na ihe dị iche na pati ya na 'Labour Party' (LP) bụ na pati ya bụ nke Naijiria ebe nke labour bụ maka otu agbụrụ.
Kwankwaso…