Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

kanu

Etu ikpe Nnamdi Kanu si aga n’ụlọikpe

Ụlọikpe Ukwu dị n'Umụahịa, Abia steeti ehighaarịela banyere nnwụchi a nwuchiri Nnamdi Kanu na mba Kenya nke ndị ọkaiwu ya gbara gọọmentị Naijiria gaa abalị iri abuo na asaa ọnwa Eprel afọ 2022. Nkea bụ dịka akwụkwọ ozi Aloy Ejimakọr