Ndị agha Israel na-ebu agha ugbua ikpochapụ ndị ọgụ si na mpaghara Gaza nke mba Palestine wakpo mba ha n'ụbọchị Satọde, dịka otu Hamas sikwa na Gaza na-atụba ogbunigwe n'ime Israel.
Ka ọ dị ugbua, akụkọ na-ekwu na ọnụọgụgụ ndị Israel…
A na-aga ọrụ Shabbat n'ụlọ nzukọ nyocha Ghihon Hibru dị na mpaghara Jikwoyi nke mpaghara isi obodo Naijiria.
Kadmiel Izungu Abor dị afọ iri na anọ na ezinụlọ ya ga-aga ebe ahụ. Ha na-aga n’akụkụ ewu kpafuru akpafu n’okporo ụzọ!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…