Igwe mmadụ akụgbuola otu nwoke na Sokoto maka ebubo ikwutọ Onyeamụma Muhammad
Igwe ndị mmadụ gbakọtara kụgbuo otu nwoke aha ya bụ Usman Buda, onye na-egbu anụ na Sokoto, maka ebubo na o kwutọrọ Onyeamụma Islam bụ Muhammad.
Ihe a mere n'ebe elekere iri nke ụtụtụ Sọnde na Sokoto.
Otu onye hụrụ ihe merenụ gwara ndị…