Ụmụakwụkwọ iri na ise gara ule JAMB efughị efu – Ndị uweojii Imo steeti
Ụlọọrụ ndị uweojii Imo steeti ewepụtala ozi gbasara ụmụakwụkwọ iri na ise a sị furu oge ha gara ule JAMB na mpaghara Ọkigwe.
Ozi ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Imo steeti bụ Henry Okoye wepụtara n'ụbọchị Sọnde 18 Mee 2025 kwuru na…