O pekata mpe mmadụ otu nari anwụola n’idemmiri na Congo DRC
Idemmiri eriela isi mmadụ karịrị otu nari na mba Kongo díka ọdọmmiri mba ahụ etoola karịa ka ọ si dị kemgbe afọ iri na ise gara aga.
Ndị ọnụ na-eru n'okwu kwuru na ewubeghị ụlọ etu kwesịrị ekwesị nakwa arụghị okporoụzọ nke ọma so n'ihe…