Ị mabu ihe iri na abụọ ndị a maka Mr Ibu?
Mgbe ikpeazụ e tinyere ya ozi ọhụrụ abali ato Maachị 2024
N'ụbọchị Satọde ka ozi pụtara banyere ọnwụ nwaamadị a ma ama na-eme ihe ejije mkpaọchị. Lee anya ka ị hụ ụfọdụ ihe ndị ị maghị banyere Mr Ibu.
Ezigbo aha ya bụ John Ikechukwu…