Nsogbu ọzọ adapụtara n’etiti NBA na Onye ọchịchị Rịvas Steetị bụ Ibas
Otu jikọtara ndị ọkaiwu na Naịjirịa bụ Nigeria Bar Association (NBA) na onye ọchịchị gbatagbata na-achị Rịvas Steetị bụ Ibok-Ete Ibas na-enwe ezigbo nsogbu ugbua.
Ihe na-esere ha bụ ego nkwado Gọvanọ Sim Fubara e wepụrụ n'oche nyere ndị…