Browsing Tag
ịba
Ịba ọcha n’anya B dị ize ndụ, na-efe efe karịa HIV – Ndị ọkachamara na-adọ aka ná ntị
Dị ka ndị ọkachamara n'ịgwọ ahụike si kwuo, ịba ọcha n'anya B dị nnọọ ize ndụ ma na-efe efe karịa Virus Immunodeficiency Virus (HIV), n'ihi na ọ na-akpata mmebi imeju, ọrịa cancer imeju na ọbụna ọnwụ.
Dị ka Òtù Ahụ Ike Ụwa si kwuo, ịba…
Ihe Ị kwesịrị ịma maka ọgwụ mgbochi ọrịa ịba ọhụrụ Naịjirịa nabatara
Naịjirịa esochiela mba Ghana na-azọ inye ndị mmadụ ikike ịmalite gbatuwe ọgwụ mgbochi ọrịa ịba a kpọrọ R21.
Ụlọọrụ na-enye ndị mmadụ ikike ịṅụ ọgwụ na Naịjịrịa bụ Nafdac n’ịchafụ nyere ọha ikike ịmalite gbatuwe a ọgwa n’ọnwa Eprel 2023.…
Mba ndị ọzọ dị n’Afrịka ga-akwado ọgwụ mgbochi ịba.
Mba ndị ọzọ dị n'Afrịka ga-akwado ọgwụ mgbochi ịba.
Mgbasa ozi megide ịba bụ ọgụ mmadụ niile – Soludo.
Aka na-achị Anambra steeti bụ Ọkammụta Chukwuma Soludo akpọkuola Ndi-anambra ka ha sonye n'ọgụ a na-alụso ịba.
Soludo mgbe ọ na-ekwu okwu n'emume mwụpụ ọkọlọtọ maka nkesa free Insecticide Treated Net (ITN's), bụ nke e mere n'Awka!-->!-->!-->!-->!-->…