Lee ụmụ Naịjirịa iri ọzọ aha ha dị na ‘Guiness World Record’
Dịka akụkọ maka nwaada Hilda Effiong Bassey wuru ewu n'izuụka gara aga maka etu o si sie nri ihe ruru awa otu nari na-akwụsịghị akwụsị, ọtụtụ ụmụ Naịjirịa amaghị na e nwekwara ụfọdụ ụmụ Naịjirịa mekwara ihe tụrụ ụwa n'anya ma tinyekwa aha…