Onye isi oche Sineti na-achọ mmekọrịta miri emi n’etiti Naijiria, US
Onye isi ụlọ omebe iwu Sineti, Godswill Akpabio akpọọla oku ka e nwee mmekọrịta miri emi n'etiti Naijiria na United States karịsịa n'ihe gbasara ikike maka ndị omebe iwu n'ofe Naijiria.
Ọ kpọrọ oku a mgbe ọ na-agwa ndị nnọchiteanya…