Ebere bụ nwada hapuru oru ya maka fụwa ọja
Ebele Eziamakam bụ nwaanyị mbụ bidoro ịfụ ója Bekee a kpọrọ Flute na Naijirịa.
Ebele bidoro ịfụ Flutu kamgbe ọ dị afọ iri na anọ.
O kwukwara na ọ bụ nna ya zụtara ya Flutu mbụ ya ma sị na kamgbe ahụ, ọhapụbeghị ịfụ Flutu.
Ebele…