Minista FCT wepụrụ aha ala 4,794
Mịnịsta na-ahụ maka ụlọ ọrụ Naijiria Federal Capital Territory (FCT), bụ Maazị Nyesom Wike, akwadola kagbuo aha ala dị puku anọ na narị asaa na iri itoolu na anọ maka akwụghị ụgwọ ụlọ ala kemgbe ihe karịrị afọ iri.
Onye…