Gọọmenti Naijiria ekwela nkwa ịkwụsị ọrịa etuto enwe (Monkey pox )- Minista.
Gọọmenti Naịjirịa kwuru n'ụbọchị Sọnde na ha etinyela usoro niile ha ga-esi leba anya na igbochi ọrịa enwe nke na-ebute nchegbu gburugburu ụwa.
Mịnịsta na-ahụ maka ahụike bụ Dọkịnta Osagie Ehanire kwuru nke a na mmemme mmalite nke!-->!-->!-->!-->!-->…