Onye ndu Naijiria anyuriela dika Sineti prezidenti na eme ncheta omumu ya
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekelela onyeisi ụlọ omebe iwu Sineti, Ahmad Lawan, na ụbọchị ọmụmụ ya nke iri isii na anọ, bụ nke dabara n’abali iri na abụọ nke onwa Jenụwarị,afọ 2023, na-eso ndị omeiwu mba ahụ kerịta emume ọṅụ ahụ.…