O nweghị mgbe anyị jiri wedaa uru naịra ebe dọla nọ – Ụlọọrụ CBN
"Anyị chọrọ ka ọha mara na akụkọ gbasara iweda uru naịra ebe dọla nọ bụ nnukwute ụgha, dịịrị ụlọọrụ ndị ntaakụkọ bipụtara ya dịka nnukwu akụkọ. Ọ bụ nnukwu asị na ọ bụ ihe si n'ụlọọrụ Nigerian Foreign Exchange Market. "Image caption: "Anyị…