Gọọmenti Etiti ekwupụtala ezumike ọha n’ụbọchị Tọzde na Fraịde maka emume ‘Eid-el-Fitr’
Gọọmenti Etiti Naịjirịa ekwupụtala ụbọchị Tọzde, 19 Maachị na Fraịde, 20 Maachị, 2026, dịka ụbọchị ezumike ọha iji mee emume ‘Eid-el-Fitr,’ nke na-egosi njedebe nke ọnwa nsọ nke ‘Ramadan’.
E kwupụtara nke a n'akwụkwọ ozi nke…