Etu Cynthia Okereke siri laa mmụọ
Ezinaụlọ onye ejije Nollywood a ma ama dịka Cynthia Okereke agbaala ama na ọ laala mmụọ.
Ndị be ya gwara ndi nta akuko Igbo n’ụtụtụ Wenezde na ọ nwụrụ dịka “ọ daturu obere ọrịa.”
Akụkọ pụtaburu na ọ nọ n’ọnọdụ nkubitu nwamgbenta…