Ọrịa Anthrax abatala na Naịjirịa dịka Gọọmentị si kwuo
Ministri na-ahụ maka ọrụ ugbo ekwuola na ọrịa Anthrax abatala na Naịjirịa n’akwụkwọ ozi ọnụ na-ekwuru ha bụ Joel Oruche wepụtara na Mọnde abali iri na asaa nke onwa Julaị 2023.
Nke a na-abia akụkọ kwuru na a hụrụ ihe yiri njirimaara ọrịa…