Gọvanọ Umahi dọrọ ndị otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị aka na ntị ka ha na-ebuso ibe ha agha
Gọvanọ Ebonyi steeti dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria bụ Engr. David Umahi adọọla ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị aka na ntị ka ha na-eme usoro ntuliaka ha na-emekarị na-emebighị ikike nke ibe ha.…