Etu Peter Obi siri katọọ nnwụchi nwaamadị a na-akpọ Chude na Soshal Midia
Onye zọọrọ Labour Party ọkwa na ntuliaka onyeisiala 2023 bụ Peter Obi etinyela ọnụ n’okwu ọtụtụ ndị mmadụ kpụ n’ọnụ kemgbe abali olenaole.
Ozi Obi katọrọ nnwụchie nwaamadi ọtụtụ ji aha ‘Chude’ mara na soshal midia Twitter.
Obi kwuru…