Ihe anyị ma maka mwakpo e mere na Plateau steeti dịka gọọmenti tinyere mmachi abalị abụọ
Gọọmenti Plateau steeti entinyela mmachi abalị abụọ na mpaghara ọchịchị ime obodo Jos north dịka e mere mwakpo ọjọọ n'ụbọchị Sọnde abalị iri abụọ na itoolu nke ọnwa Maachị 2026 ma gbuo ọtụtụ mmadụ, ebe ụfọdụ merụrụ ahụ n'obodo Gari Ya…