Otu n’ahu maka egwuriegwu boolu na Afrika nke akporo (Caf) ahọpụtala Libyrazg Ahmere, dị ka onye na-eme ihe maka mgbede Mọnde nke Africa na Gasbia na Gambia.…
A ga-eme mmemme n'afọ a maka iko mba Afrịka nke U17 na Cercle Nationale d'Armee na Algiers, isi obodo Algeria. Naijiria na-achị ụwa ugboro ise bụ otu n'ime mba iri na abụọ aha ha…
Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory (FCT), Kọmitii Nchebe ewebatala ụkpụrụ omume na-egbochi ndị otu Vigilante na-arụ ọrụ n'ime obodo dị iche iche na Territory iji ngwa agha amachibidoro.…
Otu Confederation of African Football (CAF)kwuru n’ụbọchi ụka na ehighariela asọmpi ntozuoke iko mba Afrika (Africa Cup of Nations (AFCON)bụ nke ekwesiri igba n’ọnwa Septemba,iji nye ohere maka mba Afrika ndi tozuru oke iso zọọ iko mba uwa…