Onye ndu Naijiria kelere Gbong Gwom Jos n’ụbọchị ọmụmụ ya
Onye isi ala Naijiria bu,Bola Ahmed Tinubu ezigarala ozi ekele nye onye na-achị alaeze Berom bụ Gbong Gwom Jos, Da Jacob Gyang Bubba ka ọ na-eme mmemme ụbọchị ọmụmụ ya nke iri asaa na abụọ.
Onye isi ala nyefere onye isi ọchịchị ihe ọma…