Ulọikpe amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ maka ịwakpo nwata akwụkwọ mahadum na Naịjirịa
Otu ụlọikpe ukwu dị n’Ilorin, Kwara Steeti, amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ dịka e kpebiri na ha wakporo nwata akwụkwọ aha ya bụ Blessing Omowumi n’ike ma mechaa gbuo ya.
Ọkaikpe Yusuf Adebayo nyere mkpebi a n’ụbọchị Tuzde n’ebubo e boro ụmụ…