Binance ga-akwụsị ịtụ mgbere metụtara naịra
Ụlọ mgbanwerita ego dijital a na-akpọ Binance ekwuola na ha ga-akwụsị mmekọrịta niile na azụmahịa niile gbasara ego Naịjirịa bụ naịra.
Binance bụ ụloọrụ kachasị agbanwekọrịta ego krypto n'ụwa niile kwuru na malite abalị asatọ ọnwa…