Afịrịka Ndị agha nọ n’ọchịchị na mba Niger gbochiri Mohammed Bazoum ịgbapụ ọsọ. Chigo Oct 20, 2023 0 Ndị agha nọ n'ọchịchị na mba Niger gbochiri Mohammed BazoumM ịgbapụ ọsọ.
Afịrịka Niger Coup: Onyeisiala Mohamed Bazoum nọ n’ọnọdụ ‘Obi ụtọ’ agbanyeghi na e ji ya… CHIDI IGWE Aug 14, 2023 0 Dọkịnta onyeisiala Niger kwuru na ọ nọ “n’ọnọdụ obi ụtọ’ agbanyeghi na ndịagha Niger weghaara ọchịchị ji eji tinyere ya n’ọnọdụ “na-adịghị mfe ịnọ”. O kwuru nke a dịka o zutechara ya. Kemgbe abali iri abuo na isiiew nke ọnwa Jụlaị bụ…