Ụlọikpe achụọla osote onyeisi ụlọomeiwu Bauchi
Ụlọikpe mkpegharị n'Abuja achụpụla oso onyeisi ụlọomeiwu Bausti Steeti bụ Jamilu Barade ma nye iwu ka e megharịa ntuliaka ụfọdụ ebe na steeti ahụ.
Nke a na-abịa naanị abalị ka ụlọomeiwu chụpụkwara onyeisi ụlọomeiwu steeti ahụ bụ Abubakar…