Uto akụnụba: Senator Ekpenyong Na-ekwughachi nraranye nye ogwe aka ndị isi
Onye nnochite anya ndị sinetọ mpaghara ndịda nke steeti Cross River bụ Sinetọ Asuquo Ekpenyong ekwuola na ya ga-akwado ndị isi ọchịchị n'iwepụta atụmatụ akụ na ụba na-adigide maka ụmụ amaala.
Sinetọ Ekpenyong kwuru nke a n'ụbọchị ụka…