Etu m si eji ihe na-emetọ obodo eme ka obodo maa mma
Collins Asiegbu bụ nwa okoroọbịa na-eji mkpakara igwe na ọkụ emepụta ihe nka mara mma.
Asiegbu onye Anambra steeti gụrụ 'Fine and Applied' arts na mahadum Nnamdi Azikiwe nke dị n'Anambra Steeti.
Ọ gụchara mahadum n'afọ 2014.
…