APC kwụsịrị ichu nta ịzọ ọkwa gọvanọ Kogi steeti
Ndị otu All Progressives Congress, APC akwụsịla mkpọsa ha maka ntuliaka gọvanọ na Kogi steeti n’abali iri na otu nke onwa Novemba.
Ndị otu ahụ kwuru na e mere mkpebi a iji gosi nkwanye ugwu maka Oriakụ Khadijat Yahaya, onye otu pati ahụ…