Ngalaba na-ahụ maka ụgbọ elu nke Naijiria enweta nde N721 maka mmezi ọdụ ụgbọ elu
Ụlọ ọrụ Naijiria na-ahụ maka ụgbọ elu na Wednesde nwetara nkwado N721 nde maka inye nkwekọrịta maka ịrụzi ọdụ ụgbọ elu Aminu Kano dị na Steeti Kano,mpaghara North-West nke ala anyi.…