Ndị omekome awakpuru ndị ụka Anglịkan na Nnewi?
Anglịkan Dayọsis nke Nnewi, Anambra steeti ekwuola na ọ bụghị eziokwu na ndị ojiegbe amaghị ndị ha bụ tọrọla ụfọdụ ndị ụlọụka ha na 'mwakpo' mere n'ụbọchị ụka, 23 nke ọnwa Ọktoba, 2022.
Ọnụ na-ekwuru ha ma bụrụkwa odeakwụkwọ Dayọsis ahụ…