Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) nke Anambra steeti emepeela ụlọ ọrụ ndebanye aha ọhụrụ iri abụọ na ise na steeti ahụ.
N'ihi nke a, ọnụ ọgụgụ ụlọ ọrụ ndebanye aha amụbaala site na 62 ruo 87 ebe ụlọ ọrụ!-->!-->!-->!-->!-->…
Otu onye so azọ ọkwa onyeisiala n’otu People’s Democratic Party PDP ma jiburu ọkwa dika gọvanọ nke steeti Anambra state mpaghara south-east nke Naijiria bụ, Mazi Peter Obi ahapula otu ndọrọndọrọ PDP ma sikwa nay a agaghizi eso aso!-->…
Ogbugbu egburu otu nwaanyi na ụmụ ya anọ n'Ajali dị n'okpuru ọchịchị Orumba bụ nke na-agba nnukwu anya mmiri ugbua.
Ndị oji egbe amaghị ndị ha bụ wakpokwara ọtụtụ ebe n'Anambra gbukwaa mmadụ isii, nke wetara ọnụ ọgụgụ ndị e gburu rue!-->!-->!-->…
Aka n’achi Steeti Anambra,Ọkanmụta Chukwuma Soludo akatọọla etu ndi ntọri si tọrọ onye omeiwu n’anọchite anya Aguata Constituency II na ụlọ nzukọ omeiwu Steeti Anambra bụ, Okechukwu Okoye.
Na okwu ya site n’aka onye Chief Press!-->!-->!-->…
Akụkọ dapụtara na soshal midia taa bụ ụbọchị Sọnde abali iri nke ọnwa Eprel,afọ 2022 kọwara etu ndị ntorobịa n'obodo Ojoto nakwa obodo Ichi dị n'okpuruọchịchị Ekwusigo nke Anambra steeti si nyochapụta ma menyụọ ndị a na-enyo na-etinye aka!-->…
Gọomentị Steeti Anambra akọwaala etu ndị ekperima, ndị ntọrị na ndị ohi si anazi ụtụisi na steeti ha n'aha ịchọta mnwereonwe Biafra.
N'ozi gọọmentị wepụtara, ha sị na nke a na-eme n'ụfọdụ obodo ndị dị n'okpuruọchịchị Ihiala, Nnewi South!-->!-->!-->…
IHE ļ KWESļRļ ļ MATA MAKA ONYE NA-ACHļ ANAMBRA UGBU A.
A mụrụ ya n'ụbọchị 28 nke ọnwa Julaị 1960, n'ezinaụlọ Nze Nwankwo Simeon Soludo na Oriakụ Mgbafọ Soludo, nke obodo Ụmụeze dị n'Isuọfịa, n'okpuru ọchịchị Agụata dị n'Anambra steeti.
!-->!-->!-->!-->…
ONYE GA-ABỤZļ GỌỌVANỌỌ UGBU A NA STEETI ANAMBRA.
Igbo kwuru na ugo gbuzue ọchakee.Ọ were bụrụ ya na Maazi Charles Soludo ga-ewere ọnọdụ dịka onye ga-achǃ Steeti Anambra site n’ụbọchị taa.
Ọtụtụ ihe ka ụfọdụ ndi ọ ga-achị na-ekwu na!-->!-->!-->!-->!-->…