Nke bụ eziokwu banyere ọrịa di m na-arịa – Nwunye Amaechi Muonago
Ezinaụlọ onye a ma ama na-eme ejije Nollywood bụ Amaechi Muonago ekwuola na nwamadị ahụ nọ na nnukwu ụlọọgwụ ugb a na-anata ọgwụgwọ maka ọrịa dị icheiche.
Nke a na-esote akụkọ gbara na soshal midịa gbasara ahụike nwamadị ahụ nke ụfọdụ…