Gọọmenti ga eziga ndi ọrụ nchekwa n’ụzọ ụgbọ oloko si portharcourt jee Maiduguri
Aga ezigakwu ọtụtụ ndi ọrụ nchekwa n’ụzọ ụgbọ oloko si Port Harcourt eje Maiduguri iji gbochie nsogbu ndi ntọri dika ọrụ n’aga na ebe ahụ.
Onye Minista ala Naijiria n’ahu maka okporo-uzo bu,Mazi Rotimi Amaechi mere ka amata nkea!-->!-->!-->…