Prezidenti Tinubu emere Hajj nke nta, ma kpeere Naijiria ekpere
Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu ekpeela ekpere maka uto na ọganihu nke obodo na ụmụ amaala ya.
Onye isi ala Tinubu nke nọ na Mecca, Kingdom of Saudi Arabia iji mee Umrah (obere Hajj) kwuru "Naijirịa ga-aga nke ọma Insha…