Agha Israel-Gaza: A tọhapụla ndị Israel ọhụrụ ọzọ
A tọhapụla ndị Izrel ọzọ ndị Hamas jibu eji n'ụbọchị Satode ka e gbuchara oge awa ole na ole nke mere obi mmapụ jide nsị ezinaụlọ ha.
Ndịagha Izrel kwuru na a tọhapụrụ ụmụafọ ha iri na ato. ebe ha tọhapụrụ ndị Palestine iri ato na itolu…