Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

AGBỤRỤ

IHE NDļ AGBỤRỤ ỌZỌ NA-EKWU MAKA NDļ IGBO.

1. Ndị Igbo hụrụ ego n'anya nke ukwu. 2. Ndị Igbo nwere nka azụmahịa. 3. Ndị Igbo anaghị ekwe ka nwaanyị ha lụọ ọrụ Bekee. 4. Ụmụnwaanyị ha na-agbakarị ajị n'obi nakwa n'iru ma nwee ji n'ụkwụ ha. 5. Ndị Igbo na-amụ oke ụmụ.