Ndị na-ahụ maka ọdụ ụgbọ elu nyere iwu ka ebupụ ụgbọ elu ndi nkiti na ọdụ ụgbọ elu Abuja
Ụlọọrụ na-ahụ maka ọdụ ụgbọ elu nke Naijiria enyela iwu ka ebuga ụgbọ elu niile nọ n'ọdụ ụgbọ elu General Aviation nke Nnamdi Azikiwe International Airport, Abuja ozugbo n'isi mmalite nke ọchịchị ọhụrụ a ga-eme n'abalị iri abụọ na itoolu…