Ndị ekperima atọhapụla ụmụaka ụmụnwaanyị ise n’ime isii ha tọọrọ n’obobo Bwari dị n’Abuja bụ isi obodo Naịjirịa.
Nke a na-abịa dịka ndị ekperima gbuchara otu nwata n’ime ndị a tọọrọ nke aha bụ Nabeeha n’izuụka gara aga.
Ogbugbu…
Ụlọikpe mkpegharị ikpe dị n'Abuja ewepụla isi okwu n'esemokwu metụtara ikpe ụlọikpe nyere maka esemokwu ntuli aka gọvanọ Kano.
Onye isi ndị na-edeba aha nke Ụlọikpe Mkpegharị, Maazị Umar Mohammed Bangari mere nkọwa ahụ na mmeghachi omume…
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ewepụtala akara ngosi ncheta ndị agha nke afọ 2023 na onyinye nke ijeri naira iri na asatọ maka uru Life Assurance Group na ikike ndị ọzọ maka ezinụlọ nke ndị dike dara ada nke ndị agha Naijiria.…
Ngalaba 'National Emergency Management Agency' (Nema) amaala ọkwa maka ideimmiri ga-amalite na steeti dị icheiche na Naịjirịa dịka mba Cameroon mepere ọdọ mmiri ha bụ 'Lagdo Dam'.
Onyeisi Nema bụ Mustapha Ahmed dọrọ aka na ntị a dịka ọ…
Onye isi oche nke Abuja Chamber of Commerce, Mr Al-Mujtaba Abubakar, etoola onye isi oche nke Dangote Refinery, Alhaji Aliko Dangote maka itinye ego na mmepe nke nnukwu ụlọ ọrụ na Africa.…
Ụlọ ọrụ Naijiria akwadola iwu ụlọ ọgwụ na-ahụ maka egwuregwu mba na ụlọ ọrụ dị elu maka obodo ahụ. Ebe a ga-adị n'ama egwuregwu Moshood Abiola, Abuja. Owuwu…
Ụlọọrụ na-ahụ maka ọdụ ụgbọ elu nke Naijiria enyela iwu ka ebuga ụgbọ elu niile nọ n'ọdụ ụgbọ elu General Aviation nke Nnamdi Azikiwe International Airport, Abuja ozugbo n'isi mmalite nke ọchịchị ọhụrụ a ga-eme n'abalị iri abụọ na itoolu…
Mịnịsta na-ahụ maka njem ụgbọ elu nke Naijiria, Hadi Sirika, ekwupụtala ịmaliteghachi ọdụ ụgbọ elu Nnamdi Azikwe International, ụzọ ụgbọ elu Abuja maka ọrụ ụgbọ elu.…