2Baba na nwunye ya Annie ekewaala
Otiegwu a ma ama na Naịjirịa bụ Innocent Idibia, onye aha e ji mara ya bụ 2Baba maọbụ Tuface ekwuola na ya na nwunye ya bụ Annie Idibia ekewaala.
Di na nwunye ahụ aha ha na-ewu ewu gbara akwụkwọ n’afọ 2012 ma mụtakwa ụmụaka nwaanyị abụọ.…