Browsing Category
Mba ụwa
Ka okwe siri gba na Premier League
Otu egwuriegwu Brentford ji ọkpụ atọ na asaghi asa dula ndi egwu Southampton,Aston Villa ji ọkpụ atọ asatara nani otu dula ndi Burnley,Chelsea na Wolverhampton Wanderers nyere onwe ha ọkpụ abụọ abụọ,Brighton&Hova Albion gbara ndi!-->…
Naijiria anabatala nkwado UN.
Onyeisiala Muhammadu Buhari kwuru na Naijiria ka na-ekele ndị United Nations na ụfọdụ ndị isi mba ụwa maka nkwado ha siri ike n'ịlụso iyi ọha egwu ọgụ na mba ahụ.
Onye isi ala Buhari, onye nabatara onye odeakwụkwọ ukwu nke United!-->!-->!-->…
Prezidenti Buhari esorola ndi ntaakụkọ ṅuria maka ụbọchi nnwere onwe
Onyeisiala bụ,Prezidenti Muhammadu Buhari esorola ndi ntaakụkọ ala Naijiria ṅuria dika hana eme emume World Press Freedom Day,bụ nke ana eme abali atọ nke ọnwa Mee ọbụla.
Na ozi ya,onyeisiala kwuputara mbo ndi ntaakuko na agba ihu na!-->!-->!-->…
Mmadu iri ise na asato ebutala oria COVID-19 na Shanghai
Shanghai nke mba China achoputala mmadu iri ise na asato ohuru butere oria COVID-19 cases,ebe akana enyocha otutu mmadu na Beijing ka odi ugbua.
FIFA erila Naijiria iwu maka nsogbu daputara n’ama egwuriegwu M.K.O Abiola
Site na ntuzi aka otu FIFA bu agaghi akwado nsogbu na udi obula na oge egwuri egwu,otu Committee n’ahu maka nsogbu noro na ubochi Monde rie ala Naijiria iwu maka inupusis dika nsogbu daputara oge ana aso mpi ntozu oke maka Qatar 2022!-->…
Ka aga esi gba asompi mbauwa-Qatar 2022
Otu n’ahu maka egwuriegwu mbauwa akporo FIFA emela ka amata ka oke ga esi gba n’asompi mbauwa nke Qatar 2022
Group A: Qatar, Ecuador, Senegal, NetherlandsGroup B: England, Iran, USA, Wales/Scotland/UkraineGroup C: Argentina, Saudi!-->!-->!-->…
Mmekọrịta obodo a na Russia na Ukraine ka dịgidere.
Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi na Naịjirịa, Zubairu Dada kwuru na mmekọrịta obodo a na Russia na Ukraine ka dịgidere.
Dada kwuputara nke a na Abuja na Tọzdee, mgbe ọ na-aza ajụjụ sitere n'aka ndị nta akụkọ na mkparịta ụka ozi!-->!-->!-->…
Ihe ndị dị n’ụlọ nwere ike ibutere ezinaụlọ nsogbu ahụike
Dịka Dkta Okon Akiba kọwara ya, 'domestic hazards' bụ "ihe ọbụla nwereike imerụ mmadụ ahụ n'ụlọ".
Lee ụfọdụ n'ime ha nakwa ihe ndị dọkịta ọkachamara n'ihe gbasara nchekwa gburugburu na ụlọọrụ nke Bekee kpọrọ 'Occupational and!-->!-->!-->…
Ihe emume Easter pụtara nye ndi otu Kristi
Ndi otu ụka Kristi n’uwa gba gburugburu kwenyere na ụbọchi Easter bụ ụbọchi emume ncheta mbilite n’ọnwụ nke Jesu Kristi.!-->…
Chukwueze nyere goolu chụpụrụ Bayern Munich n’asọmpi Champions League
Otu egwu Villarreal agbapula Bayern Munich n’asọmpi Champions League n’ụbọchi Tuuzde, Samuel Chukwueze nyere goolu na nkeji iri asato na asatọ ndi otu ya ji saa goolu nke ndi Bayaerm Munich yere ha n’isi mbido na agba nke abụọ.
Robert!-->!-->!-->…