Browsing Category
Akụkọ na ewuewu
Gọọmenti Naịjirịa akwụghị ụgwọ maka mgbapụta ụmụakwụkwọ St Mary’s Catholic School dị na Naịja steeti…
Gọọmenti Naịjirịa akatọla akụkọ na-efegharị na mpaghara mba ahụ nke kwuru na Gọọmenti Etiti kwụrụ nnukwu ụgwọ n'aka ndị omekome tupu ha atọhapụ ụmụakwụkwọ St Mary’s Catholic School dị na Naịja Steeti.
Minista na-ahụ maka mgbasaozi…
Onye isi ala Tinubu kpọrọ ndị ndú okpukpe na ndị ndú ọdịnala ka ha kwado ahụike zuru ụwa ọnụ.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kpọrọ ndị ndú ọdịnala na ndị ndú okpukpe n'ala niile ka ha kwado mbọ gọọmenti iji nweta nchebe ahụike zuru ụwa ọnụ, na-ekwu na mmetụta ha n'okpuru bụ isi iji wuo ọha mmadụ jikọtara ọnụ ma nabata onye ọ bụla.…
Onye isi ala Tinubu na-arịọ ka Seneti kwado ndị a họpụtara maka INEC na NAHCON
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu arịọla Seneti ka ọ kwado ịhọpụta Admiral Jamila Abubakar, onye ezumike ọrụ, dịka Onye Kọmisọ Nke Mba na-anọchi anya Steeti Adamawa na Ọgbakọ Ntuliaka Nke Mba N'onwe Ya (INEC).
Arịrịọ a zitere na akwụkwọ e…
Naịjirịa na Iran na-enyocha imekọrịta aka miri emi
Naịjirịa na Iran ekwupụtala ọzọ nkwenye ha ịkwalite mmekọrịta ha n'ọtụtụ ngalaba dị mkpa dịka akụrụngwa, ike, ọrụ ugbo, ahụike, agụmakwụkwọ, sayensị na teknụzụ.
Minista Steeti maka Mmekọrịta Ọzọ nke Naịjirịa, Bianca Odumegwu-Ojukwu,…
Amerịka ekwuola na olileanya dị dịka mkparịtaụka udo na Yukren na-abanye abalị abụọ Amerịka ekwuola…
Onye nnọchiteanya mba Amerịka bụ Steve Witkoff ekwuola na enweela olileanya na mkparịtaụka dị n’etiti Yukren na Rọshịa banyere ịkwụsị ịkwa mgbọ n’agha dị n’etiti ha abụọ dịka mba abụọ ahụ na-abanye n’abalị abụọ mkparịtaụka ahụ na Geneva…
Ndị na-azụ ndịagha Amerịka, ngwaọrụ erutela Naịjirịa – Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa Ndị na-azụ…
Isi ụlọọrụ ndịagha Naịjirịa kwuru na ndịagha mba Amerịka dị otu narị na ngwaọrụ ha erutela Bauchi.
N’ozi o wepụtara n’ụbọchị Mọnde 16 Febụwarị 2026, ọnụ na-ekwuru ndịagha bụ Samaila Uba kwuru na e zitere ndịagha ahụ dabere na…
Aka akparala nwaanyị sụgburu di ya bụ onye ọrụ ‘Immigration’ n’Umuahia
Ndị uweojii Abia Steeti sị ha anwuchiela otu nwaanyị ji mma sụgbuo di ya bụ onye ọrụ ‘Immigration n’Umuahia maka ebubo ịgba n’ezi.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii na steeti ahụ bụ Maureen Chinaka kwuru na nwaanyị na na ngalaba ndị…
Ụgbọelu Arik Air si Legọs aga Pọtakọt enweela nsogbu injini
Ụgbọelu Arik Air si Legọs aga Pọtakọt gbalahụrụ ihe mberede dịka o nwere nsogbu injini ụbọchị Wenezde.
Nsogbu ahụ mere ka ya bụ ụgboelu gaa kwụsị na ntụmadị n'ọdọụgbọelu Bini taa.
Mana o nweghị onye merụrụ na ndapụta ahụ.…
Pete Edochie dị ndụ
Ezinaụlọ ochie dike a ma ama na-eme ejije bụ Pete Edochie ekwuola na nna ha ka dị ndụ ma gbasiekwa ike.
Nke a na-abịa dịka akụkọ fesara ebe niile n'ụbọchị Tuzde 10 Febụwarị 2026 na Maazị Edochie anwụọla.
Oge ọ na-agwa ndi…
Ọ naghị ewute m na Onyeisiala Tinubu wepụrụ m dịka Minista – Uju Kennedy-Ohanenye
Onye bụbu Minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị bụ Uju Kennedy-Ohanenye ekwuola na o nweghị ihe mwute maka mwepụ onyeisiala Naịjrịa bụ Bola Tinubu wepụrụ ya dịka minista.
O kwuru nke a mgbe ya na ndị ntaakukọ ụlọmgbasaozi …