Browsing Category
Naijiria
AFCON: Naịjirịa emeriela Ivory Coast
Na nkeji izizi, o weghị ndị nyere gooli mana ka abatara nkeji nke abụọ, Naịjịrịa nwetere asụwa agbaa (penalty kick) nke ha jiri merie bọọlụ nke taa.
Ihe kpatara ya bụ asụwa agbaa bụ aka onye otu Ivory Coast bụ Ousmane Diomande kwara onye…
Grammys: Burna Boy ga-eme na ihe ngosi ndekọ ndụ
Onye Naijiria Afrobeats Superstar Burna Boy ka atọrọ ime na 2024 live award award Grammy show na ihe mere eme ọzọ maka Africa.
Dịka ndị nhazi mere ọkwa a siri kwuo, Burna Boy ga-eme akụkọ ihe mere eme site n'ịghọ onye mbụ na-ese ihe…
LASUTH na-asọpụrụ ndị ọrụ iri maka ntinye aka na nnyefe ahụike
Ụlọ ọgwụ nkuzi mahadum steeti Legọs (LASUTH), asọpụrụla ndị otu ya iri maka ọpụrụiche na nyocha ọrụ ha na nnukwu onyinye ha nyere ndị ọrụ ahụike dị iche iche.
Fabamwo kwuru na, "Ihe ndị a rụzuru emewo ka LASUTH bụrụ ihe a ma ama maka…
Ụlọ nrụpụta nmanu Dangote ga-enye ụlọ ahịa 150,000
Ụlọ ọrụ ntanye mmanụ nke Dangote ga-ebunye mmanụ ụgbọala n'ihe dị ka puku ụlọ ahịa 150,000 nke otu Independent Petroleum Marketers Association of Nigeria na-arụ.
Nke a bụ nzụkọ dị n'etiti ndị isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka mmanụ ọkụ na ndị isi…
Ụlọikpe Kasị Elu: PDP gbara akwụkwọ maka udo, ịdị n’otu na Nasarawa
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị People's Democratic Party, PDP na steeti Nasarawa arịọla ụmụ amaala niile ka ha nabata ikpe ụlọikpe kacha elu iji kwalite udo, ịdị n'otu, na mmepe nke steeti ahụ.
Ndị otu ahụ ekwupụtakwala na ha ahapụla ikpe nke…
Anambra: FRSC adọọla ndị na-anya ụgbọ ala aka na ntị ka ha ghara ịkpọ ekwentị mgbe ha na akwu ugbo…
Onye na-ahụ maka nchekwa okporo ụzọ (FRSC) na steeti Anambra bụ Adeoye Irelewuyi adọọla ndị na-anya ụgbọ ala aka na ntị ka ha zere ịza na ịkpọ ekwentị mgbe ha na-anya ụgbọ ala.
Onye ọchịagha ahụ kwuru okwu site n'ọnụ onye na-ahụ maka…
South South: Ndị agha nwụchiri ndị na-eyi ọha egwu
Ndị agha Naịjirịa anwụchiela ndị na-eyi ọha egwu onu ogugu ha di mmadu iri asaa na isii ebe ndị na-eyi ọha egwu iri anon a ato kwụsịrị na South South geopolitical zone.
Na nkwupụta, Director Defense Media Operations, Major General Edward…
Prezidenti Tinubu kelere Reno Omokri ụbọchị ọmụmụ ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Mazị Reno Omokri, onye ode akwụkwọ na onye mmetụta, maka ụbọchị ọmụmụ nke 50th ya.
Na nkwupụta nke onye na-ekwuchitere Onye isi ala, Ajuri Ngelale binyere aka, Onye isi ala Tinubu jara Maazị Omokri…
Ndi uweojii anwụchiela nwoke ji aka ya hazịe ntọ onwe ya
Ọnụ na-ekwuru uweojii Abuja bụ Josephine Adeh, gwara ndi ntaakuo na ọ bụ eziokwu na otu nwoke aha ya bụ Nnandi Agu’m’ ji aka ya hazie ntọ nke ya, o kwuru na ha anwụchịla nwoke ahụ.
Dịka Josephine siri kwu, nwanne Nnandi kpọrọ ụlọọrụ…
Ndị ekperima ahụ gburu Nabeeha atọhapụla ụmụnne ya ise
Ndị ekperima atọhapụla ụmụaka ụmụnwaanyị ise n’ime isii ha tọọrọ n’obobo Bwari dị n’Abuja bụ isi obodo Naịjirịa.
Nke a na-abịa dịka ndị ekperima gbuchara otu nwata n’ime ndị a tọọrọ nke aha bụ Nabeeha n’izuụka gara aga.
Ogbugbu…