Browsing Category
Ahụike
Ndị na-ahụ maka ahụike na-eto mbọ na-aga n’ihu imezigharị ngalaba ahụike.
Ndị isi na ngalaba ahụike etinyela nnukwu ibu n'azụ......
Ahụike: VP Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi Naijiria
Osote onyeisiala Naijiria bụ, Ọkanmụta Yemi Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi ala anyi dika ọgbakechara na ahụike ya.
Ọkanmụta Osinbajo mere ka amata nkea site nke obinyere aka n’akwụkwọ bụ nke odeputara na igwe Twitter handle…
Ọrịa Covid-19 nwereike ịselite isi ọzọ – NCDC
Ngalaba na-aluso ọrịa ọgụ na Naijirịa bụ NCDC ekwuola na Naijirịa nwereike ịbanye agba nke ise mfesa ọrịa covid-19 dịka ahụtara ya n’ahụ mmadụ otu puku narị atọ na iri atọ na abụọ n’ime otu izuụka.
N'otu aka ahụ ka ngalaba WHO na-ekwu na…
Steeti Anambra dekọrọ ọnwụ ndị nne di iri abụọ n’ime ọnwa isii.
ọnwụ ndị nne di iri abụọ .
NMA na-agba ndị na-ahụ maka ndọrọ ndọrọ ọchịchị ume ka ha dozie usoro ahụike Naijiria.
Ndozi usoro ahụike Naijiria...
Ụlọ ọgwụ ọkachamara Sokoto na-anata N347m maka nrụzigharị inye akụrụngwa ọgbara ọhụrụ.
Gọọmenti Sokoto steeti akwadola nde naira 347m maka ndozigharị Ụlọ ọgwụ ọkachamara.
WHO dọrọ aka ná ntị megide iji ọgwụ abụọ eme ihe maka COVID-19 na-adịghị njọ.
COVID-19 na-adịghị njọ.
WHO na-enyere Anambra steeti aka n’, ụlọ nyocha.
Gọọmenti steeti na-ekwu na ịmalite ụlọ nyocha.