Browsing Category
ejije na njem nlegharị anya
Kizz Daniel weputara egwu ọhụrụ ya
Kizz Daniel weputara egwu ọhụrụ ya
Omee ihe onyonyo na Naijiria bụ Caramel Plugg na-ata ụmụ nwoke ụta maka ime otule ka obuwanye ibu.
Omee ihe onyonyo na Naijiria bụ Caramel Plugg na-ata ụmụ nwoke ụta maka ime otule ka obuwanye ibu.
Otu ihe nkiri a kporo Naijirian Idolu dekọtara tiketi ọla edo 94 n’ime ụbọchị abụọ.
Otu ihe nkiri a kporo Naijirian Idolu dekọtara tiketi ọla edo 94 n'ime ụbọchị abụọ.
Onye ndu Naijiria ga anọkwu otu izụka na London
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ga-anọkwu na, United Kingdom,otu izuka site na ntuzi aka onye dibia oyibo ya,bụ onye na eleta ya.
Onye dibia oyibo a chọrọ ileba onyeisiala anya na ime abali ise dika ọmaliteworo ka ọdi ugbua.
Prezidenti…
Naijiria airline enwela Nkwekọrịta ha na Hajj Commission
Ụlọọrụ Hajj National Hajj Commission of Nigeria, NAHCON na Nigerian Airlines anọ kwadoro maka ibuga ndị pilgrim Naijiria na njem Hajj nke afọ 2023 emechaala n'iyi na ibinye aka na nkwekọrịta Hajj Airlift nke afọ 2023. N'ozi nke osote onye…
Iko Mbaụwa: Otu egwu Flying Eagles na ndị isi ha na-aga Argentina
Ndị na-egwu egwuregwu na ndị isi ndị otu egwuregwu bọọlụ Naijiria nke U20, Flying Eagles, ahapụla obodo ahụ gaa Argentina maka asọmpi iko mba ụwa nke 2023 FIFA U-20.…
Ihe ọghọm ụgbọ elu: Nnamdi Azikiwe International Airport emepeekwa ọzọ
Mịnịsta na-ahụ maka njem ụgbọ elu nke Naijiria, Hadi Sirika, ekwupụtala ịmaliteghachi ọdụ ụgbọ elu Nnamdi Azikwe International, ụzọ ụgbọ elu Abuja maka ọrụ ụgbọ elu.…
Ihe ị nwere ike ime ka obi dị gị mma
Ihe ị nwere ike ime ka obi dị gị mma
Davido kpughere ihe nzuzo nke inwe ọtụtụ ndị na-eso ụzọ karịa ndị ọzọ .
Davido kpughere nzuzo nke inwe ọtụtụ ndị na-eso ụzọ karịa ndị ọzọ.
FCTA na-aga n’ihu nghazi maka ndị njem ala nsọ chọrọ
Ulo oru Federal Capital Territory (FCT) Muslim Pilgrims Welfare Board, ekwupụtala mmalite nke akụkụ nke abụọ nke mmega ahụ maka 2023 chọrọ ndị njem ala nsọ na Alaeze Saudi Arabia.…