Browsing Category
ejije na njem nlegharị anya
Hajj: Ụlọ ọrụ pilgrim steeti Niger na-ekwe nkwa ebe obibi dị mma na Makkah
Onye ode akwụkwọ nchịkwa nke Niger State Pilgrims Welfare Board, Sheikh Mohammad Awwal Aliyu, kwughachila nkwa ụlọ ọrụ ahụ iji hụ na ndị njem si na steeti ahụ na-enwe ọmarịcha ụlọ oriri na ọṅụṅụ dị nso na ụlọ alakụba dị nsọ n'oge njem njem…
Gọvanọ Anambra Steeti Kelere Emeka Anyaoku Maka Agbamafọ Iri Itoolu Na Otu
Gọvanọ Anambra steeti bụ Ọkammụta Chukwuma Soludo n'ụbọchị Tọzdee kelere Chief Emeka Anyaoku bụbu odeakwụkwọ ukwu nke mba Commonwealth maka mmemme ọmụmụ ụbọchị iri itoolu na otu ya.
Gọvanọ Soludo gosipụtara nkwenye siri ike ya n'igosi…
Mmadụ asatọ anwụọla dịka ụgbọmmiri bu mmadụ otu nari kpuru
Opekatampe mmadụ asatọ nwụrụ, mmadụ iri ka azọpụtara na ndụ ebe a na-achọ ndị ọzọ mgbe ụgbọmmiri bu mmadụ otu narị kpuru.
Ọdachi a mere na Niger steeti dịka ndị si obodo Dugga na-aga ahịa na steeti Kebbi dị ha nso ịre nri na shuga cane.…
Naijiria ekwela nkwa ịlụ ọgụ megide mpụ anụ ọhịa
Gọọmenti Naijiria na-ekwu na ọ na-agba mbọ n'ọgụ a na-alụ megide mpụ anụ ọhịa na ọ ga-aga n'ihu na-asọpụrụ ọrụ niile nke mba ụwa na-ahụ maka ichekwa ụdị ndụ dị iche iche.
Mịnịsta na-ahụ maka gburugburu ebe obibi Naịjirịa bụ Dr Iziaq…
Maazị Chuks Akamadu:Omenala na njem nleghari anya so n’ihe na-emepe obodo.
Omenala na njem nleghari anya so n'ihe na-emepe obodo.
Mazi Floss:ewepụtala ọba egwu a na-atụ anya ya nke akpọrọ, “Can’t Stop My Shine,”.
Mazi Floss:ewepụtala ọba egwu a na-atụ anya ya nke akpọrọ, "Can't Stop My Shine,".
Adedoyin Farinmade e nwetara mmeri WIPO maka edemede o dere.
Adedoyin Farinmade e nwetara mmeri WIPO maka edemede o dere.
Onye ejije Nollywood a ma ama bụ Charles Okafor na ya alọghachila ọzọ.
Charles Okafor bụ onye ejije Nollywood a ma ama nakwa onye na-ahazi ejije.
Ọ chawapụtara n'agbata afọ 1995 na 2000 dika o sonyere n'ụfọdọ ejije wuru ewu dịka Igodo, Oracle , Domitilla na ndi ọzọ.
Ndị nhazi akagbuola MTV(EMAs) maka agha na-aga n’iru na Gaza.
Nsogbu Israel na Palestine emela ka ndị nhazi kagbuo MTV(EMAs)
Onye pụtara ihe na BBNaija bụ Neo Energy nyere ndị nọọ na mkpọrọ na Warri onyinye.
Onye pụtara ihe na BBNaija bụ Neo Energy nyere ndị nọọ na mkpọrọ na Warri onyinye.