Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Category

Azụmahịa

NNPC ga ebubatakwu nmanụ PMS na Abuja

Ụlọ ọrụ n’ahụ maka nmanu akpọrọ NNPC Ltd n’aha ichafu,ekwuola n’ụkọ nmanụ nke ana ahụta Abuja bụ maka iwelata aka na ibubata nmanụ bụ nke anahụtakari ma enwe ogologo ezumike,nkea bụ maka emume Sallah. Site n’okwu onye General Manager

Mba Ghana emehela ụzọ esi ebupu ngwa-ahia

Onyeisiala mba Ghana bụ,Prezidenti Akufo-Addo ekwuputala na ha emehela ụzọ si ebu mgwa-ahia bụ nke ha mechiri kamgbe afọ abụọ gara aga,iji wulita ọnọdu akụlụba. Imepe ụzọ a bụ nke ụmụafọ Ghana n’ele anya ya kamgbe,bụ ndi atubata ma na